Kedu ihe bụ Ahanjoku? chigo dere ya. IsiokwuOmenalaỌrụ ugbo na gburugburu ebe obibi By Chigo Last updated Sep 27, 2022 0 749 Share Kedu ihe bụ Ahanjoku? A na-eme mmemme Ahanjoku n’etiti ndị Igbo n’ọnwa oge owuwe ihe ubi. Ndi igbo kwenyesiri ike na ji bụ isi na nri niile.Ọ bụ n’onwa Ọgostu na Septemba ka eji emekari ya.Ọ bụkwa mgbe ndi igbo ji amalite ļgụ afọ.igbo. Ahanjokuomenala 0 749 Share FacebookTwitterGoogle+ReddItWhatsAppPinterestEmail
Leave a Reply