Take a fresh look at your lifestyle.

Ihe jikọrọ ndị Igbo na ndị Ịgala

0 644

Ndị Igbo ụfọdụ nwere nkwenye na ọ bụ nna nna ha ochie bụ Eri mụtara nwa zọpụrụ ije gawa Eri dị na Kogi steeti, ebe ndị ndekọ ihe mere mgbe ochie n’ala Igala na-ekwu na ha esighị Igbo kama na Igbo si na mpaghara ahụ pụta.

Ayegba Abdullahi Ayegba bụ onye nnọchiteanya alaezdee Igala gwara ndi ntaakukọ na mkparịtaụka na e nwere ọtụtụ ihe jịkọrọ Igbo na ndị Ịgala nke mere ndị ọkammụta ihe mere mgbe ochie ji arụtụ aka na agbụrụ abụọ ndị a bụ nwanne.

Ihe ndị a gụnyere inwe ndị Igala n’Ọwụwa Anyanwụ (migration), ọkwa Ọkpara n’Igbo nakwa n’Igala, ọkwa ‘Agaba idu’, Egwu Afia’, okwu Igbo asụsụ, mmemme omenala (preharvest season), uchu ero, alụsị (Spiritual worship), inye na ịwa ọjị, ejiji: ịma akwa abụọ na ike agwa n’olu, ikpu okpu uhie dgz…

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *