Take a fresh look at your lifestyle.

Commonwealth Games: Naijiria agbatala asaa ndi nke

0 209

Ndi egwuriegwu ala Naijiria agbatala ndi nke asa na egwuriegwu nke Birmingham 2022 Commonwealth Games,site na inweta nturu-ugo iri ato na ise.

Ese Brume noro na abali nke iri amalitere egwuriegwu Commonwealth Games,nweta olaedo na iwuli elu umunwanyi n’ama egwuriegwu Alexander Stadium.

Ndi ozo gunyere: Elizabeth Oshoba nwetara olaocha na iti okpo umunwanyi agab nke 54kg-57kg Featherweight.

Ndia nochitere anya ala Naijiria nwetara olaedo iri na abuo ,olaocha itolu nkwa Bronze iri na ano na 2022 Commonwealth Games.olaedo nine a bu umunwanyi nwetere ya na Birmingham.

Leave A Reply

Your email address will not be published.