Take a fresh look at your lifestyle.

CIISec Fellowship: onyeisiala etoola onye ministea mgbasa ozi

0 188

Onyeisiala Naijiria bu, Muhammadu Buhari anuriala maka onye minista maka mgbasa ozi onodu akauluba olara ohuru bu, Prof. Isa Pantami,ituru-ugo nke otu Chartered Institute of Information Security (CIISec).

Prezidenti Buhari toro onye minista a mak ibu onye mbu si mpaghara Afrika nwetara nturu-ugo a,n’ime mmadu iri asato na itolu sonyere CIISec Fellows.

Onyeisiala kowaputara itinye uchu n’oru nakwa mbo Prof. Pantami na agaba ihu na ihe gara nke oma kamgbe owere okwa dika onye minista.

Leave A Reply

Your email address will not be published.