Take a fresh look at your lifestyle.

Sineti Naijiria ebidola nyocha mmadụ asaa a họpụtara maka minista.

Edwin Akwueh, Abuja depụtara ya na Bekee.

0 54

Sineti Naijiria ebidola nyocha mmadụ asaa a họpụtara maka minista.

Ndị Sineti Naijiria na-eme mmemme nyocha na nkwenye maka ndị minista asaa nke onyeisiala Buhari họpụtara.

Mazị Henry Ikoh bụ onye na-anọchi anya Abia steeti n’ime ndepụta ndị ahọpụtara, bụ onye mbụ chere ndị Sinetọ ihu ka ha na-eme oge ha na onye a họpụtara ahọpụta.

Maazị Ikoh na mmadụ isii ndị ọzọ ahọpụtara ka onyeisiala Muhammadu Buhari kpọpụtara n’oge na-adịbeghị anya ka ha nọchie ụfọdụ ndị bụbu minista ha hapụrụ nhọpụta ha ịzọ ọkwa onyeisiala nke APC na mbido ọnwa Juun.

 

Leave A Reply

Your email address will not be published.