Take a fresh look at your lifestyle.

Prezidenti Buhari enyela Tinubu ọkọlọtọ APC

0 366

Onyeisiala Naijiria bụ, Muhammadu Buhari enyefela ọkọlọtọ otu All Progressives Progress (APC) n’aka onye ga azọrọ otua ọkwa onyeisiala bụ, Bola Tinubu.

O nyefere nkea taa bụ ụbọchi Wenezde n’ogige Eagle Square dina Abuja,dika Tinubu nwetachara nmeri na ntuliaka imeụlọ nke pati APC na ọkwa onyeisiala.

 Tinubu nwetara 1271 vootu,oji mmerie mmadu iri na atọ ndi ọzọ so ya azọ ọkwa,o kele Prezidenti Buhari na ndi ndu otu APC maka inye ohere ka ntuliaka a ga siri werere nakwa ndi delegates tụrụ ya votu.

O kpọkuru ndi ya na ha zọrọ ọkwa a ka ha jikọ aka ọnụ chuo nta votu na ntuliaka nke ala Nairia n’afọ 2023.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *