Prezidenti Muhammadu Buhari akatọọla ogbugbu egburu ndi jere ụ ka na St Francis Catholic Church dina Owa-luwa Street, Owo Kingdom, na Steeti Ondo.
Na ozi onyeisiala, kwuru na ndi kpara agwa ọjọọ ga anata ụgwọ ọrụ ha,n’elu uwa nakwa ma uwa a gacha.
Onyeisiala Buhari ruru uju maka ndia nwụrụ anwụ,ma kasie ezinụlọ,ndi uka Catholic Church, nakwa Goomenti Steeti Ondo, ma gwa ndi oru nchekwa ka hana anwuchiri ndi kpara agwa ojoo a.
“Otu osinadi,ala anyi agaghi akwado ndi ọjọọ,ọchichiri agaghi emery ihe. Naijiria ga enwe nmeri,” ka onyeisiala kwuru.
Ndi omekome gbawara mgbọ ogbunigwe na ebe ana aka uka,bụ nke gburu otutu mmadu.
Leave a Reply