Take a fresh look at your lifestyle.

Ọkanmụta Osinbajo jere ebe ọdachia mere n’Ondo ma kasie ha obi

0 633

Osote onyeisiala Naijiria bu, Okanmuta. Yemi Osinbajo ejeruola owo dina Steeti Ondo,mpaghara South-West nke Naijiria,ebe ọdachia mere bụ nke gburu ọtụtụ gara ikpere Chineke n’ime ụlọ ọka.

Ọkanmụta Osinbajo bụ onye jere Owo ije kasie ezin’ụlọ ndi nile ọdachia meturu obi.

Ka odiugbua, osote onyeisiala kwuru nay a enweghi ihe mberede nke okpouzo bu nke ndi ntaakuko ugha n’ekwu.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *