Take a fresh look at your lifestyle.

Gọvanọ Ondo chọrọ ka akwanyere ndi nwụrụ n’ọdachi ugwu

0 642

Aka n’achi Steeti Ondo mpaghara South-West nke Naijiria, Oluwarotimi Akeredolu, enyela iwu ka ewetuo okoloto Naijiria n’ụlọ ọrụ nile abali asaa iji kwanyere ndia nwụrụ na obodo Owo nke Steeti Ondo n’ụbọchi ụka.

Ndia kpara akwa ojooa mere ya ka ha mara ihe anyi ga eme.Mana gaghi egbu oge imegwara ha.

Gọvanọ Akeredolu kwuru na nkusu emere ndi uka gara ekpere na ulouka St Francis Catholic Church dina Owa-luwa Street, Owo,nke Steeti Ondo bụ nke amama were mee ma bụrụkwa nkpari nye ndi Steetia.

Mazi Akeredolu jere ebe ọdachia merema jekwa ụlọọgwụ ebe ndi merụrụ ahụ nọọ anata ọgwụgwọ.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *