Take a fresh look at your lifestyle.

Onye jibu ọkwa onyeisiala mba Malawi enwetaghi nmeri n’ikpe nkpeghari 

0 127

Onye jibu ọkwa dika onyeisiala mba Malawi bụ prezidenti, Bakili Muluzi, enwtaghi nmeri na ụlọikpe nkpeghari bụ nke ga eme ka ahapu ikpe ya ikpe maka ebubo nrụrụ aka iga n’ihu.

Muluzi bụ onye gbara afọ iri asa na itolu bụkwara onye chiri dika onyeisiala afọ ise malite n’afo 1994 ruo na afọ 2004,ka ana ebo ebubo na ozuru ego di 1.7bn Malawi kwacha ($2.4m; £1.9m) bụ nke gọọmenti tinye na ọbọ ego nke ya mgbe ọna achi ọchichi,ebe osiri na nkea abụghi ezi okwu.

Ikpe a malitere n’ụlọikpe kamgbe afo iri na anọ mana enwebeghi mkpebi obula banyere ya.

Leave A Reply

Your email address will not be published.