Take a fresh look at your lifestyle.

Burnaboy abụrụla onyeisiojii mbụ ineta nturu-ugo anọ n’Afika

0 779

Nwafọ Naijiria eji iti egwu were mara bụ,Damini Ebunoluwa Ogulu onye eji Burna boy mara,eturula ugo,dika obu onye isi ojii mbụ igu egwu n’oge mmemme anọ bụ BET Hip Hop Awards, the Grammy Awards, the BRIT Award nakwa the Billboard Awards.

.@burnaboy brought the VIBES for this last last #BBMAs performance!! pic.twitter.com/rDN34XDw2Z

— Billboard Music Awards (@BBMAs) May 16, 2022

Dika Burna boy siri kwuo na egwu ya nke okporo “malite na mpaghara Niger Delta,ruo akuku Afrika nile, America nakwa mba uwa.ndi isiojii na emezighari ihe, na eweghara onodu anyi.Aga anu olu anyi maka na anyi di mkpa”

Ndi nkwado ya n’aga na ihu eto ya maka ime ka ala Naijiria bụrụ ụzọ n’egwu makwa ime onwe ya ezigbo ‘Odogwu’.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *