Take a fresh look at your lifestyle.
Ramadan

CAF ahọtala ama egwuriegwu Godswill Akpabio maka asọmpi iko Confederation  

0 28

Otu n’ahụ maka egwuriegwu mba Arika nke akpọrọ CAF nọrọ n’ụbọchi Wenezde mee ka amata na ha ahọpụtala ama egwuriegwu Godswill Akpabio International Stadium nke dina Uyo,isi obodo steeti Akwa Ibom,nke  Naijiria dika ebe aga anọ new asọmpi iko 2021/22 Confederation n’ụbọchi Fride,abali iri abụọ nke ọnwa May afọ 2022.

Nke bụ nke mbụ aga anọ na ama egwuriegwu Godswill Akpabio new asompi mba Afrika –ma bụrụ n’ụlọ ndi Nigeria Professional Football League (NPFL) Akwa United. CAF ga-eme ka amata oge asọmpi a ga amalite na mgbe n’adighi anya.

Leave A Reply

Your email address will not be published.