Take a fresh look at your lifestyle.

Ndi mba Gambia choro ka ekpe Jammeh ikpe  

0 462

Otu Civil society organizations nke mba Gambia agwala gọọmenti ka kpe onye jibu ọkwa onyeisiala bụ, Yahya Jammeh ikpe dika ha ka na eche nkpebi gọọmenti banyere okwua.

Gọọmenti nwere ruo abali iri abụọ na ise nke ọnwa Mee ikpebi banyere nchọpụta enwetere onwa isii gara aga bụ ndi commission nyochara onye a jibu ọkwa onyeisiala.

Dika otu commission a siri kwuo, “between ihe karari mmadu nari abụọ iri anọ bụ ndi nwuru malite n’afọ1994 ruo n’afọ 2017”.

Otu Civil society organisations chọrọ ka Yahya Jammeh na mmadu iri isii na itolu bụ ndi commission a guputara ka ekpe ha ikpe maka ọnwụ ndia nakwa maka ida iwu ọzọ.

Prezidenti Adama Barrow,bụ onye nwere ochichi n’afo 2016 site na ntuliaka,ma nwetagharie ya n’afọ 2021,emebeghi ka amata mkpebi ya na okwu.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *