Take a fresh look at your lifestyle.

Ka okwe siri gba na Premier League

0 202

Otu egwuriegwu Brentford ji ọkpụ atọ na asaghi asa dula ndi egwu Southampton,Aston Villa ji ọkpụ atọ asatara nani otu dula ndi Burnley,Chelsea na Wolverhampton Wanderers nyere onwe ha ọkpụ abụọ abụọ,Brighton&Hova Albion gbara ndi Manchester United ọkpụ anọ ana asaghi asa,ebe ndi Liverpool na ndi Tottenham nyere onwe ha otu okpu otu ọkpụ.                                                                                                  Ihe agbatara                                                                                      Brentford 3-0 Southampton

Burnley 1-3 Aston Villa

Chelsea 2-2 Wolverhampton Wanderers

Crystal Palace 1-0 Watford

Brighton & Hove Albion 4-0 Manchester United

Liverpool 1-1 Tottenham Hotspur

Leave A Reply

Your email address will not be published.