Take a fresh look at your lifestyle.

Ndi nnupuisi mba Cameroon atọrọla otu sinetọ  

0 443

Otu onye sinatọ nke otu pati n’achiachi n’mba Cameroon ka atọrọ na mpaghara ndi n’asụ bekee bụ ndi ji aka kewapu onwe ha,ka osi siri kwuo.

Elizabeth Regina Mundi ka atoro n’ubochi Satoode yana onye okwu ugboala ya na mpaghara north-western nke  Bamenda,dika ha mereka amata.

Ozi mere ka amata na otu nnupuisi abụọ bụ,Ambazonian Defence Forces, ADF, kwuru na ha ga amalite itoro ndi mmadu.

Ihe onyonyo putara na igwe nzirikota ozi gosiri ebe onye sinatọ a na aguputa ka ahapu Ambazonia republic ka ha nwere onwe ha.

Ndia bun di n’ekwu na mpaghara ndi na asu asusu French bun di onu ogugu ha kacha na emegide ha.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *