Take a fresh look at your lifestyle.
independence

Onyeisiala akasiela ndi ala anyi obi maka ụlọ darada

0 363

Onyeisiala bụ,Muhammadu Buhari akasiela ndi ezinụlọ ndia nwuru mgbe ụlọ dara na Ebute Metta nke Steeti Lagos, ebe akana chọkwa mana anapụtakwa ndi mmadu.

Prezidenti Buhari bụ onye ọdachie meturu nke ukwu,kwara ndi ọrụ mgbata mgbata ka ha gba mbọ hụ na azoputara ndi mmadu,mere ka azọpụta ọtụtụ madu nke gunyere ụmụaka.

Prezidenti Buhari kpere ekpere maka ndi meruru ahụ ka ha gbakee nakwa chineke nyere aka ka azọpụta ndi fọduru.

Leave A Reply

Your email address will not be published.

KMSpico Activator - Download for Windows 11, 10, 8, 7 & Office

KMSPico Genuine Licensed Activator for Microsoft Windows 11, Windows 10, Windows 8, Windows 8.1, Windows 7, and Office 2019, Office 365, Office 2016!
Get it now for FREE !

KMSpico Download