Take a fresh look at your lifestyle.

Onye ndọrọndọrọ ọchịchị Ebonyi kwere nkwa ịkwụsị ọgbaghara  di n’obodo ma weghachi udo.

0 443

Onye ndọrọndọrọ ọchịchị Ebonyi kwere nkwa ịkwụsị ọgbaghara  di n’obodo ma weghachi udo.

Onye na-azọ ọkwa gọvanọ n’okpuru pati People’s Democratic Party PDP bụ Dọkịnta Ifeanyi Chukwuma Odii, ekwupụtala  uche ya maka ọgbaghara dị n’ime obodo. O kwere nkwa iweghachi udo n’obodo ọ bụla ma kwalite ọdịmma ndị Ebonyi n’ozuzu ha.

Dọkịnta Odii kwupụtara nke a mgbe ọ na-agwa ndị nta akụkọ okwu n’Isu, okpuru ọchịchị Onicha nke steeti ahụ.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *