Omenala bu odibe ndi,nke putara etu ndia si eke ekike,etu ha si agba egwu,omume ha nakwa ihe ndi ozo di iche iche. Igbo bu ndi kwenyere na omenala ma hu ya na anya nke ukwu,ha ejighi ya egwu egwu mana akwanyere omenala ugwu. Ekwe bụ akọrọngwa eji ezirikota ozi n’ala igbo gba gburugburu,ejikwa ya akpọ oku ma burukwa ngwa egwu puru iche.Ejikwa ya eti nmụọ n’ime obodo ọbụla n’ala igbo.ya mere igbo ji asi na ekwe kuo ama agba.
Leave a Reply