Take a fresh look at your lifestyle.

Prezidenti Buhari enyela iwu ka anwụchie aka dina ọdachi Plateau  

0 489

Dika ndi omekome kusuru obodo Kanam na Wase dina Steeti Plateau, Prezidenti Muhammadu Buhari kowari ọdachia dike mpụ megide mmadu ma nye iwu ka ndi mere ihe ọjọọ a aga ama ikpe.

 “Agaghi agbaghara ha mọbụ hapu ha,” ka onyeisiala kwuru.

Ọ gwara ndi ọrụ nchekwa ka ha gba mbọ ọrụọ ọrụ hana ndi gọọmenti Steeti a,ihu na eweghachiri udo ma nwụchikwa ndi kpara agwa ọjọọ a ngwa ngwa.

 Prezidenti Buhari kwuputara obi nwute ya banyere ọdachie a,ma kwuo na aga eme ihe nile ihụ na udo lọghachiri na steeti a nakwa ala anyi nile.

“Anam agwa ndi ala anyi nke ka nke ndi Steeti Plateau ka agba ama ga eme ka anwụchie ndi omekomea mọbụ ndi na akwado akarama agwa ọjọọ di etua,” ka onyeisiala kwuru.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *