Take a fresh look at your lifestyle.
Ramadan

Ndị ohi ịntanetị mba Nọt Korịa zuru ego ‘crypto’ ruru nde $400

0 82

Ụlọọrụ Chainalysis e ji teknuzu ‘Blockchain’ mara kwuru na afọ 2020 na 2021 bụ afọ ndị na-ezu ohi na ịntanetị kacha zute ego.

Ha kwuru sị,”Site n’afọ 2020 ruo 2021, ohi ezuru na ịntanetị nke aka ndị mba Nọt Korịa nọ ya sitere na paseenti anọ ruo paseenti asaa. nke a pụtara na ego ha zutere ji passenti iri anọ gbago”.

Chinalysis kwuru na ụzọ ndị a si ezu ohi ‘Crypto’ bụ ‘Phishing’, ‘Code’ adịgboroja na ‘Software’ eji awakpo igwe kọmpụta mmadụ.

Nọt Korịa na-ekwu na ụkwụ na aka ha adịghị n’ihe ọbụla gbasara ohi Intanetị.

Leave A Reply

Your email address will not be published.