Ihe i kwesịrị ịma banyere Goodluck Jonathan
A mụrụ ya n'ụbọchị iri abụọ nke ọnwa Nọvemba 1957.
Ọ gụrụ akwụkwọ ruo nzere PhD na mmụta ịzụ ụmụ anụmanụ nke bekee kpọrọ 'zoology'Ọ bụbu osote Gọvanọ na Bayelsa State n'okpuru Diepreye Alamieyeseigha.Oge a chụturu Alamieyeseigha n'ọnwa!-->!-->!-->…