Ị mụta nwa nwoke n'ezinụlọ dị oke mkpa n'ala Igbo.
Igbo kwenyere na ama ọbụla na-amụtaghị nwa nwoka ga-echi.
Ya mere ha jị agụ nwoke aha dịka Obiechina, Amaechina na ndị ọzọ.
Ọtụtụ ezinaụlo akụsaala maka amụghị nwa nwoke.
Ya…
Nna bụ onye isi ezinaụlọ anakwere, ezinaụlọ ndị Igbo na-ebikarịkwa n'otu ogige nwere mgbidi, nwere ma ọ dịkarịa ala ụlọ abụọ: otu maka nna na nke ọzọ maka nne (Ejiofor, 1981). Ụmụ nwoke ndị toro eto na-eketa ụlọ nna ha, ebe ụmụ nwanyị na!-->…