Etu Chibuike Napoleon siri malite ọrụ idugharị ndị ọbịa n’ogige ụmụanụmanụ
Otu nwata nwere mmasị n'ụmụanụmanụ a kpọrọ Chibuike Napoleon akọwaala etu o si malite ịrụ ọrụ dịka onye na-edugharị ndị ọbịa bịara n'ọgịge ebe ana aelekọta anụmanụ.
Nwatakịrị a dị afọ iri na otu kwuru na mkparịtaụka na ọ bụ ka ọ gbara…