Ahụike Ụlọ ọgwụ ọkachamara Sokoto na-anata N347m maka nrụzigharị inye akụrụngwa ọgbara ọhụrụ. Chigo Jul 19, 2022 0 Gọọmenti Sokoto steeti akwadola nde naira 347m maka ndozigharị Ụlọ ọgwụ ọkachamara.