Naijiria Ga-eme Ka Mmekọrịta Ya Na Iran Sikwuo Ike
Onyeisiala Muhammadu Buhari ekwela osote Onyeisiala mba Iran nkwa njikere Naijiria dị ịkwalite mmekọrịta dị n'etiti mba abụọ ahụ.
Onyeisiala Buhari kwuru nke a oge osote Onyeisiala mba Iran bụ Mohsen Mansouri gara leta ya n'oge ọgbakọ…