Onyeisiala Tinubu Na-eru Ụjụ Dokpesi Nwụrụ Anwụ
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu GCFR ekwupụtala mwute maka ọnwụ onye guzobere Daar Communications, ndị nwe African Independence Television (AIT) na Raypower, Chief Raymond Dokpesi.
Dokpesi nwụrụ ụbọchị Mọnde n'ụlọọgwụ dị n'Abuja.
Na…