Aka akparala ndị POS anọ na-ana oke ọnụ iji nye ndị mmadụ ego ọhụrụ
Otu nke Ụlọakụ Etiti hibere maka ime ka ego naịra ọhụrụ gbasaa nke ọma na Naịjirịa anwụchiela mmadụ anọ na-eji igwe POS enye ndị mmadụ ego, maka ịna ndị mmadụ oke ọnụ tupu e nye ha ego ọhụrụ.
Onyeisi otu a bụ Harry Agbo, onye jikwa ọkwa…