Naijiria ga-eziga ndị ọrụ ugbo na-eto eto di 200 na Israel na Morocco maka ọzụzụ kpụ ọkụ…
Gọọmenti Naijiria site na National Land Development Authority (NALDA) ga-eziga ndị ọrụ ugbo na-eto eto 200 na Israel na Morocco maka ọzụzụ kpụ ọkụ n'ọnụ ụbọchị isii gbasara ọrụ ugbo Greenhouse na usoro anụ ụlọ ọgbara ọhụrụ.
Nke a!-->!-->!-->!-->!-->…