Ihe ị kwesịrị ịma maka Chris Ngige chọrọ ịzọ ọkwa onyeisiala
Chris Ngige abụrụla onye ọhụrụ sonyere n'ogologo ahịrị ndị chọrọ ịzọ ọkwa onyeisala Naịjiria n'afọ 2023.
Ngige bụ Minista na-ahụ maka Ọrụ na Inwe ọrụ, kwuputere mmasị ya iso zọọ ọkwa a n'ihu ọha gbakọrọ n'obodo ya n'Alor, n'ụbọchị 19!-->!-->!-->…