Okonjo Iweala, Amina Mohammed, nakwa ndi ozo eturula-ugo
Onye Direkitor-General nke World Trade Organisation bu, Ngozi Okonjo-Iweala, osote ode akwukwo ukwu nke otu United Nations bu, Amina Mohammed, na Prezidenti nke Sineti bu, Ahmad Lawan noro ubochi Tuuzde nweta akaraugo nke, the Grand…