Ihe ndị uweojii kwuru maka ọgbaghara na-ada n’ahịa Ogbete Enugwu steeti
Ụfọdụ ndị na-azụ ahịa n’ahịa Ogbete dị n’Enugwu nupụtara n’igwe n’ụtụtụ Wednezde 26 Julaị 2023 na-eme ngagharịiwe maka mgbachi gọọmentị steeti ahụ gbachiri ụlọahịa ha kamgbe ụbọchị Mọnde 24 Julaị.
Nke a na-abịa dịka gọọmentị gbachiri…