Nnyefe Ọchịchị: Sanwo-Olu, Hamzat Aṅụọla Iyi Ọrụ Dịka Gọvanọ Lagos Na Osote Ya.
Babajide Sanwo-Olu na Obafemi Kadri Hamzat abụrụla Gọvanọ na osote gọvanọ Legọs steeti maka oge nke abụọ.
Hamzat ṅụrụ iyi ọrụ mgbe o jiri nkeji iri abụọ na itoolu gafee elekere iri na otu nke ụtụtụ, ebe Sanwo-Olu ṅụrụ iyi mgbe nkeji iri…