Gọvanọ Zamfara Steeti enyela iwu ka emechie ụfọdụ ụlọ ntaakụkọ na steeti ahụ
Gọvanọ Zamfara Steeti bụ Bello Matawalle enyela iwu ka emechie ụfọdụ ụlọ mgbasa ozi nke gụnyere Radio Nigeria, Nta Gusau, Vision FM na Pride Gusau FM na ndị ntaakụkọ ndị gara emume achụmnta vootu otu pati PDP mere na steeti ahụ.
Ọ bụ…