Ọdịghị Mkpa Ịtụ Ụjọ Maka Mwepụ Ego Enyemaka Mmanụ Ụgbọala – Ụlọ Ọrụ Nchịkwa
Otu ọrụ mmanụ a kpọrọ Nigerian Midstream and Downstream Petroleum Regulatory Authority, NMDPRA ekwuola na nkwuputa mwepụ nke ego enyemaka na mmanụ ụgbọ ala site n'aka Onyeisiala Bola Tinubu dabeere n'akwụkwọ iwu Petroleum Industry Act nke…