Iju mmiri: Gombe Na Jigawa Steeti Ejikerela Ichekwa Ụmụ Amaala
Steeti Gombe na Jigawa na-akwado nkwado maka ichekwa ụmụ amaala n'aka idei mmiri na steeti abụọ ahụ.
Amụma mmiri ozuzo a kpọrọ Seasonal Rainfall Prediction(SRP) e wepụtara n'ọnwa Jenụarị site n'aka ụlọ ọrụ na-ahụ maka ihu igwe nke…