Ụlọ Ọrụ NHIA Na NBA Ga-Ejikọta Aka Maka Nkọwa Iwu Ahụike
Ụlọ ọrụ nchịkọta ahụike nke a kpọrọ National Health Insurance Authority (NHIA) na otu ndị ọka iwu, Nigeria Bar Association (NBA) ga-ejikọta aka maka nkọwa iwu ahụike n'Naịjirịa. Onye isi ụlọ ọrụ nchịkọta ahụike ahụ bụ Ọkammụta Muhammed…