Ahụike Monkeypox: NCDC kwuru na mmadu iri abuo na otu ebutela oria n’ime ụbọchị asaa CHIDI IGWE Sep 12, 2022 0 Ụlọ ọrụ na-ahụ maka igbochi ọrịa na Naijiria bụ NCDC ekwuola na mmadụ iri abụọ na otu butere ọrịa anwụ enwe na mba ahụ n'ime ụbọchị asaa gara aga.…