Njem nlegharị anya, Oxygen ụlọ ọrụ okike nke akuluba zuru ụwa ọnụ – Minista
Mịnịsta na-ahụ maka mgbasa ozi na omenala Naijiria, Lai Mohammed kwuru na karịa mgbe ọ bụla, njem nlegharị anya na ụlọ ọrụ mmepụta ihe aghọwo oxygen nke akụ na ụba ụwa.…