Etu ndị Adoration si nabata Fr Ejike Mbaka dịka o si Monastery lọbata
Ọṅụ juru ndị ekpere Adoration Ministry Enugu Nigeria n'obi taa bụ Wenezde, dịka onye ndu ha bụ Ụkọchukwu Ejike Mbaka lọghachiri Naịjirịa.
Igwe mmadụ juru n'ọdọ ụgbọelu Akanu Ibiam dị n'Enugwu iji nabata Mbaka, bụ onye nọbụ na mba Amerịka…