Dịka taa bụ ụbọchị Mọnde, ma bụrụkwa ngwụcha ọnwa Julaị, ndị mmadụ na-ele anya ịhụ ihe ga-eme n'ala Igbo.
Cheta na onye ndu otu alaka Ipob bụ Simon Ekpa kpọrọ oku nọrọnụlọ n'ọwụwa anyanwụ site Julaị 31 ruo Ọọgọst 4 nke afọ 2023.
N'aka…
Gọvanọ Peter Mbah nke Enugu steeti ezigarala Onyeisiala ọhụrụ Naịjirịa bụ Bola Tinubu ozi banyere ntọhapụ onye ndu otu Indigenous People of Biafra (Ipob) bụ Nnamdi Kanu ma rịọ ya ka o tinyesie anya ike n’atụmatụ nhọhapụ ya n’ihi na ọ ga-abụ…
Gọọmenti Naijiria agbanweela ụbọchị a ga-achịkọta ihe nrite nkwanye ugwu mba maka ndị nnata ruo ụbọchị akọwapụtaghị ya.
Oriakụ Ibiene Roberts, odeakwụkwọ na-adịgide adịgide, Ministry of Special Duties and Intergovernmental Affairs,…