Akụkọ na ewuewu Ndị PDP Kaduna steeti akatọọla nkwusioru nke Senator Makarfi CHIDI IGWE May 16, 2023 0 Otu Peoples Democratic Party, PDP, na Kaduna Steeti akatọọla ebubo nkwusioru nke onye isi otu ha bụ Sinetọ Ahmed Makarfi, na-akọwa ihe a dị ka aka mmadụ ole na ole na-eduhie eduhie.…