Otu omenala nke Steeti Kwara etunyela Minista mgbasa ozi ugo
Ndị Igbomina ala dị na Kwara State, North-Central Nigeria n'ụbọchị ụka haziri oriri nnabata nke Mịnịsta na-ahụ maka mgbasa ozi na omenala, bụ Alhaji Lai Mohammed maka nkwanye ugwu mba ahụ nke Command of Order of Nigeria (CON) nyere ya nso…