Onyeisiala Buhari Ekeleela Ndị Ọkụ Gbara N’ahịa Lagos
Onyeisiala Muhammadu Buhari ekwuola na ya ji obi mwute mata maka ọnwụ onye ọrụ nchekwa dị afọ iri isii na ise, mfu nke ụfọdụ ndị Naijiria na-arụsi ọrụ ike na ihe ha ji ebi ndụ n'ahịa Akere Spare Parts dị na Apapa Ajegunle na Lagos Steeti.…