US na-ezube $12bn maka mgbanwe ihu eluigwe na Naijiria
Gọọmenti United States na Tuesday bịanyere aka na nkwekọrịta dị iche iche na Federal Ministry of Environment, Petroleum Resources, and Agriculture and Rural Development na usoro iji belata nsogbu nke mgbanwe ihu igwe na Nigeria na ụwa dum.…