Peter Obi ga-emezu nkwa o kwere ndị Naịjirịa- Kenneth Okonkwo
Otu n'ime ndị nkwuchiteọnụ n'achụmnta vootu ndị Labour Pati bụ Kenneth Okonkwo ekwuola ihe kpatara o ji hapụ pati All Progressives Congress banye na Labour pati.
Na mkparịtụaka Maazi Okonkwo na ndi ntaakuko mere, ọ kwuru na ebe obi ya…