Onyeisiala mba Ghana bụ Nana Akufo-Addo kwuru na Mọnde na iwu megidere ụmụnwoke na-edịna ụmụnwoke ibe ha nakwa ụmụnwaanyị na-edịna ụmụnwaanyị ibe ha nke ndị ụlọomeiwu mba ahụ na-arụrụitaụka maka ya, abụrụla ihe ‘emegharịrị’ site n’aka…
Onyeisiala Muhammadu Buhari ebinyela aka n'iwu ọhụrụ asatọ nke ụlọomeiwu wegaara ya.
O doghi anya mgbe o binyere aka n'iwu ndị ahụ kpọm kwem mana onye enyemaka ya n'ihe gbasara ụlọomeiwu bụ Nasir Illa weputara ozi maka nke a.
Iwu…