Akụkọ na ewuewu Aga echekwa nri n’afo 2023 – NALDA CHIDI IGWE Dec 11, 2022 0 Ụlọ ọrụ National Agricultural Lands Development Authority (NALDA) kwupụtara na aga echekwa nri mba ahụ ebe ha na-emesi ndị Naijiria obi ike na agụụ agaghị agụ ha n'afọ 2023.…