IFC,na Microsoft na agba mbo ihu na ọrụ ugbo na-adigide na Afrika
Ụlọ ọrụ ego mba ụwa (IFC) na Microsoft ejikọtala ọnụ iji kwado mgbanwe dijitalụ na mpaghara ọrụ ugbo nke Africa. Na nnọkọ n'oge Adaptation na Agriculture Day na COP27 na Egypt, IFC…