ICPC anwụchiela mmadụ isii zụrụ vootu ndị mmadụ n’Imo steeti
Ndị ọrụ Independent Corrupt Practices Commission bụ ICPC n'ịchafụ ekwuola na ha anwụchiela mmadụ isii zụrụ vootu mmadụ na ntuliaka e mere n'Imo steeti.
Ngalaba ahụ depụtara n'akara X (bụbu Twitter) ha na ndị ọrụ ha nwụchiri ndị mmadụ…