Prezidenti Tinubu na-akasi ezinaụlọ nke aka chibụrụ Steeti Yobe obi
Onyeisiala Naịjirịa bụ Bola Ahmed Tinubu ezipụla ndị ezinaụlọ, ndị enyi na ndị otu onye bụbu Gọvanọ Yobe bụ Bukar Abba Ibrahim ozi nkasi obi.
Onyeisiala kwuru na ya nwetara ozi gbasara ọnwụ Sinetọ Abba Ibrahim, na nnukwu mwute.
N'ozi…